MATIU 20:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 20:9 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ndi egoro n'oge hour nke-iri-na-otù biara, ha we nata otù onye otù shilling.
Kekọrịta
MATIU 20 IGBOBMATIU 20:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ndị a kpọrọ ọrụ nʼelekere ise anyasị naara ego ha, a kwụrụ ha otu denarị, otu denarị.
Kekọrịta
MATIU 20 BIU