MATIU 20:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 20:30 IGBOB (Bible Nso)
Ma le, ndi-ìsì abua ndi nānọdu n'akuku uzọ, mb͕e ha nuru na Jisus nāgabiga, ha tie nkpu, si, Onye-nwe-ayi, mere ayi ebere, Nwa Devid.
MATIU 20:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ìsì abụọ nọ nʼakụkụ ụzọ ahụ. Mgbe ha nụrụ na ọ bụ Jisọs na-abịa, ha malitere iti mkpu nʼoke olu na-asị, “Onyenwe anyị, Nwa Devid, meere anyị ebere!”