MATIU 20:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 20:22 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jisus zara, si, Unu amataghi ihe unu nāriọ. Ùnu puru iṅu iko ahu nke Mu onwem gaje iṅu? Ha si Ya, Ayi puru.
Kekọrịta
MATIU 20 IGBOBMATIU 20:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs zara sị, “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Unu pụrụ ịṅụ iko ahụ nke mụ onwe m ga-aṅụ?” Ha zara ya sị, “Ee, anyị nwere ike ịṅụ ya.”
Kekọrịta
MATIU 20 BIU