Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 20:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 20:20 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu nne umu Zebedi biakutere Ya, ya na umu-ya ndikom, nākpọ isi ala nye Ya, nāriọ kwa Ya ihe n'aka.

Kekọrịta
MATIU 20 IGBOB

MATIU 20:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, nne ụmụ Zebedi, duuru ụmụ ya ndị ikom abụọ bịakwute ya, o gburu ikpere nʼala nʼihu ya, rịọ ya ihe ọ chọrọ ka o meere ha.

Kekọrịta
MATIU 20 BIU