Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 20:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 20:17 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e Jisus nārigoro Jerusalem, O we kuru ndi-ozi iri na abua ahu iche, bú ndi nēso uzọ-Ya, tiyere Onwe-ya, O we si ha n'uzọ

Kekọrịta
MATIU 20 IGBOB

MATIU 20:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Jisọs na-aga Jerusalem, ọ kpọpụrụ mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya nʼakụkụ sị ha

Kekọrịta
MATIU 20 BIU