Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 20:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 20:12 IGBOB (Bible Nso)

si, Ndi-ikpe-azu a luru otù hour, i we me ka ayi na ha ra, ayi ndi būru ibu arọ́ nke ubọchi ta, ya na ifufe di ọku.

Kekọrịta
MATIU 20 IGBOB

MATIU 20:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

na-asị, ‘Ndị a bịara nʼikpeazụ rụrụ ọrụ naanị otu awa, ma i meela ka anyị na ha hara. Anyị bụ ndị buru ihe mgbu nke ọrụ ma okpomọkụ nke anwụ niile chara nʼụbọchị taa.’

Kekọrịta
MATIU 20 BIU