Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 2:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 2:8 IGBOB (Bible Nso)

O we zìe ha je Betlehem, si, Ganu chọputa nke-ọma okwu bayere Nwatakiri ahu; ma mb͕e ọ bula unu gāchọta Ya, bia kọrọm, ka mu onwem we je kwa kpọ isi ala nye Ya.

Kekọrịta
MATIU 2 IGBOB

MATIU 2:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O zipụrụ ha ije Betlehem sị ha, “Gaanụ lee anya nke ọma chọpụta ebe nwantakịrị ahụ nọ. Mgbe unu chọtara ya, bịanụ mee ka m mara, ka m gaakwa kpọọ isiala nye ya.”

Kekọrịta
MATIU 2 BIU