MATIU 2:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 2:4 IGBOB (Bible Nso)
O we me ka ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ nile nke ndi-Ju zukọ, o we jua n'ọnu-ha ebe agāmu Kraist nke ha.
Kekọrịta
MATIU 2 IGBOBMATIU 2:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ kpọkọtara ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu niile, ọ jụrụ ha, olee ebe e kwuru na a ga-amụ Kraịst ahụ.
Kekọrịta
MATIU 2 BIU