MATIU 2:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 2:18 IGBOB (Bible Nso)
Anuru olu na Rema, Ikwa-ákwá na iru-újú uku, Rechel nākwara umu-ya ákwá; Ọ chọghi kwa ka akasie ya obi, n'ihi na ha adighi.
MATIU 2:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“A nụrụ otu olu na Rema, ịkwa akwa na oke iru ụjụ dị, Rechel na-akwa akwa nʼihi ụmụ ya; ọ dịghị nkasiobi ọbụla dịrị ya, nʼihi na ha adịghịkwa.”