MATIU 2:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 2:15 IGBOB (Bible Nso)
O we nọ n'ebe ahu rue ọnwu Herod: ka okwu Onye-nwe-ayi kwuru site n'ọnu onye-amuma-Ya we mezu, si, Site n'Ijipt ka M'kpọputara Nwam.
Kesaa
MATIU 2 IGBOBMATIU 2:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ahụ ka ha nọgidere tutu ruo mgbe Herọd nwụrụ. Nke a mere ka okwu ahụ Onyenwe anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma mezuo. “Ọ bụkwa site nʼIjipt ka m kpọpụtara nwa m.”
Kesaa
MATIU 2 BIU