Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 2:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 2:14 IGBOB (Bible Nso)

O we bilie, kuru Nwatakiri ahu na nne-Ya n'abali, wezuga onwe-ya ga Ijipt

Kekọrịta
MATIU 2 IGBOB

MATIU 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge abalị, Josef biliri kpọrọ Meri na nwantakịrị ahụ gbalaa Ijipt.

Kekọrịta
MATIU 2 BIU