MATIU 2:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 2:12 IGBOB (Bible Nso)
Ebe Chineke duru ha ọdú na nrọ ka ha ghara ilaghachi jekuru Herod, ha we wezuga onwe-ha ga ala-ha site n'uzọ ọzọ.
Kekọrịta
MATIU 2 IGBOBMATIU 2:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na a dọrọ ha aka na ntị na nrọ ka ha ghara ịlaghachikwuru Herọd, ha sitere nʼụzọ ọzọ laghachi obodo ha.
Kekọrịta
MATIU 2 BIU