Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 19:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 19:8 IGBOB (Bible Nso)

Ọ si ha, Ọ bu n'ihi obi-etili-unu ka Moses kwere ka unu rapu nwunye-unu: ma site na nmalite adighi-eme otú a.

Kekọrịta
MATIU 19 IGBOB

MATIU 19:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ zara ha sị ha, “Ọ bụ nʼihi na unu bụ ndị mkpọchi obi, ya mere Mosis jiri hapụ unu ka unu gbaa nwunye unu alụkwaghị m; ma ọ dịghị otu a site na mbụ.

Kekọrịta
MATIU 19 BIU