MATIU 19:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 19:18 IGBOB (Bible Nso)
Ọ si Ya, Òle? Jisus we si, Eb͕ula madu, Akwala iko, Ezula ori, Ab͕ala àmà ugha
MATIU 19:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ jụrụ ya ajụjụ sị, “Olee iwu ndị m ga-edebe?” Jisọs zara ya, “ ‘Egbula mmadụ, akwala iko, ezula ohi, ekwula okwu ụgha.