MATIU 19:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 19:13 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ekutara Ya umu-ntakiri, ka O we bikwasi ha aka-Ya abua, kpe kwa ekpere: ma ndi nēso uzọ-Ya bara ha nba.
Kekọrịta
MATIU 19 IGBOBMATIU 19:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ e kuteere ya ụmụntakịrị ka o bikwasị ha aka, kpeekwara ha ekpere. Ma ndị na-eso ụzọ ya baara ndị kutere ha mba.
Kekọrịta
MATIU 19 BIU