Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 19:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 19:10 IGBOB (Bible Nso)

Ndi nēso uzọ-Ya si Ya, Ọ buru na okwu di otú a n'etiti nwoke na nwunye-ya, ọ baghi urù ilu nwunye.

Kekọrịta
MATIU 19 IGBOB

MATIU 19:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Ọ bụrụ na o si otu a dịrị, ọ ka mma na mmadụ alụghị nwunye ma ọlị.”

Kekọrịta
MATIU 19 BIU