Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 18:35 - Compare All Versions

MATIU 18:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Otu a ka Nna m bi nʼeluigwe ga-emekwa unu, ma ọ bụrụ na unu ejighị obi unu niile gbaghara ụmụnna unu.”

MATIU 18:35 IGBOB (Bible Nso)

Otú a ka Nnam nke elu-igwe gēme kwa unu, ọ buru na unu ab͕agharaghi, onye ọ bula nmehie nwa-nne-ya, site n'obi-unu.