Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 18:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 18:34 IGBOB (Bible Nso)

Onye-nwe-ya were iwe, we rara ya nye n'aka ndi-nmekpa-aru, rue mb͕e ọ gākwughachi ugwọ nile o ji.

Kekọrịta
MATIU 18 IGBOB

MATIU 18:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi iwe, Nna ya ukwuu nyefere ya nʼaka ndị nche na-eche ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ ka ha taa ya ahụhụ, ruo mgbe ọ kwụchara ụgwọ niile o ji.

Kekọrịta
MATIU 18 BIU