Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 18:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 18:31 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere mb͕e ndi-orù-ibe-ya huru ihe emere, o wuta ha ri nne n'obi, ha we bia kọrọ onye-nwe-ha ihe nile mere.

Kekọrịta
MATIU 18 IGBOB

MATIU 18:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ndị ohu ibe ya hụrụ ihe mere, o wutere ha nke ukwuu. Ha jekwuru Nna ha ukwu kọọrọ ya ihe niile ndị a.

Kekọrịta
MATIU 18 BIU