MATIU 18:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 18:28 IGBOB (Bible Nso)
Ma orù ahu puru, hu otù nime ndi-orù-ibe-ya, nke ji ya ọgu shilling ise: o we jidesie ya aka ike, ri ya aka n'akpiri, si, Kwughachim ihe i ji.
Kekọrịta
MATIU 18 IGBOBMATIU 18:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma mgbe ohu ahụ sitere nʼebe ahụ pụọ, ọ hụrụ otu ohu ibe ya ji ya ụgwọ otu narị denarị. O jidere ya nʼaka ike, machie ya aka nʼakpịrị, sị ya, ‘Kwụghachi m ụgwọ i ji m ugbu a.’
Kekọrịta
MATIU 18 BIU