Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 18:26-27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 18:26-27 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere orù ahu dara n'ala nākpọ isi ala nye ya, si, Onye-nwe-ayi, nwe ogologo-ntachi-obi n'arum, na m'gākwughachi gi ihe nile. Ma ebe onye-nwe orù ahu nwere ọmiko n'aru ya, ọ rapu ya, b͕aghara kwa ya ihe ahu o binyere ya-ri.

MATIU 18 IGBOB

MATIU 18:26-27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ma ohu ahụ dara nʼala, gbukwaa ikpere ya nʼala, rịọ ya arịrịọ sị, ‘Onyenwe m, biko, nwee ntachiobi nʼebe m nọ. Aga m akwụghachikwa gị ụgwọ niile m ji gị.’ Nna ukwu onye ọrụ ahụ nwere ọmịiko nʼebe ọ nọ, meere ya ebere. Ọ sịrị ya akwụghachila ụgwọ o ji ọzọ.

MATIU 18 BIU