Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 18:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 18:23 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi nka ewere ala-eze elu-igwe tuyere otù eze, onye chọrọ ka ya na ndi-orù-ya piazie.

Kekọrịta
MATIU 18 IGBOB

MATIU 18:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“A ga-eji alaeze eluigwe tụnyere eze ahụ kpebiri ka ya na ndị ọrụ ya gụzie ego ya ha ji.

Kekọrịta
MATIU 18 BIU