Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 18:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 18:17 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ buru na ọ ṅaghi ha nti, gwa nzukọm: ma ọ buru na ọ ṅaghi kwa nzukọm nti, ka ọ diri gi ka onye mba ozọ na onye-ọna-utu.

Kekọrịta
MATIU 18 IGBOB

MATIU 18:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụrụ na o geghị ha ntị, gwa ndị chọọchị, ma ọ bụrụ na o geghịkwa ọ bụladị ndị chọọchị ntị, were ya dị ka onye mba ọzọ maọbụ onye ọna ụtụ.

Kekọrịta
MATIU 18 BIU