MATIU 17:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 17:9 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha si n'ugwu ahu nārida, Jisus we nye ha iwu, si, Unu agwala onye ọ bula ihe unu huru, rue mb͕e Nwa nke madu gēsi na ndi nwuru anwu bilie.
Kekọrịta
MATIU 17 IGBOBMATIU 17:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ha si nʼelu ugwu ahụ na-arịdata, Jisọs nyere ha iwu, sị, “Unu agwala onye ọbụla ihe unu hụrụ tutu ruo mgbe Nwa nke Mmadụ ga-esi nʼọnwụ bilie.”
Kekọrịta
MATIU 17 BIU