Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 17:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 17:4 IGBOB (Bible Nso)

Pita we za, si Jisus, Onye-nwe-ayi, ọ di nma ka ayi nọ n'ebe a: ọ buru na I nāchọ, m'gāma ulo-ikwū atọ n'ebe a; ka otù diri Gi, ka otù di-kwa-ra Moses, ka otù di-kwa-ra Elaija.

Kekọrịta
MATIU 17 IGBOB

MATIU 17:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ Pita sịrị Jisọs, “Onyenwe anyị. Ọ dị mma ka anyị niile nọdụ nʼebe a. Ọ bụrụ na ị ga-enye m ike, aga m ewu ụlọ ikwu atọ nʼebe a. Otu nʼime ụlọ ndị a ga-abụ nke gị, otu nke Mosis, nke ọzọ nke Ịlaịja.”

Kekọrịta
MATIU 17 BIU