MATIU 17:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 17:3 IGBOB (Bible Nso)
Ma le, eme ka ha hu Moses na Elaija ka ha na Ya nēkwurita okwu.
Kekọrịta
MATIU 17 IGBOBMATIU 17:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu ntabi anya ahụ, ha hụrụ Mosis na Ịlaịja ka ha na ya na-ekwurịta okwu.
Kekọrịta
MATIU 17 BIU