Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 17:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 17:24 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ha biara na Kapanaum, ndi nānara ego ùtú biakutere Pita, si, Ònye-ozizí-unu adighi-atu ego ùtú?

MATIU 17 IGBOB

MATIU 17:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha bịaruru na Kapanọm, ndị na-ana ụtụ nʼihi ụlọnsọ bịakwutere Pita jụọ ya sị, “Onye ozizi unu ọ dịghị atụ ụtụ ụlọnsọ?”

MATIU 17 BIU