Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 17:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 17:22 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ha bi na Galili, Jisus siri ha, Agaje irara Nwa nke madu nye n'aka madu

Kekọrịta
MATIU 17 IGBOB

MATIU 17:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha gbakọrọ na Galili, Jisọs gwara ha sị, “A ga-arara Nwa nke Mmadụ nye nʼaka ndị mmadụ.

Kekọrịta
MATIU 17 BIU