MATIU 17:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 17:2 IGBOB (Bible Nso)
O we nwogha n'iru ha: iru-Ya we nēnwupu dika anyanwu, uwe-Ya nile we nācha ucha dika ìhè.
Kekọrịta
MATIU 17 IGBOBMATIU 17:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ a gbanwere ọdịdị ya nʼihu ha, ihu ya na-enwupụ dị ka anyanwụ, uwe ya chapụkwara dị ka ìhè.
Kekọrịta
MATIU 17 BIU