MATIU 17:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 17:14 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha biakutere ìgwè madu ahu, otù nwoke we biakute Ya, nēb͕uru Ya ikperè, nāsi kwa
Kekọrịta
MATIU 17 IGBOBMATIU 17:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịarutere nʼebe igwe mmadụ ahụ nọ, otu nwoke bịakwutere ya gbuo ikpere nʼihu ya
Kekọrịta
MATIU 17 BIU