Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 17:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 17:12 IGBOB (Bible Nso)

ma asim unu, na Elaija abiawori ub͕u a, ha amazughi kwa ya, kama ha mere n'aru-ya ka ihe ha chọrọ ra. Ọbuná otú a ka ha gaje ime kwa ka Nwa nke madu hu ahuhu.

Kekọrịta
MATIU 17 IGBOB

MATIU 17:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Ịlaịja abịalarị, ma ndị mmadụ amataghị ya. Kama ndị mmadụ emeela ya ihe ọjọọ dị iche iche. Otu a kwa ka mụ onwe m bụ Nwa nke Mmadụ ga-esi ahụ ahụhụ site nʼaka ha.”

Kekọrịta
MATIU 17 BIU