Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 17:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 17:10 IGBOB (Bible Nso)

Ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya, si, Gini mere ndi-ode-akwukwọ ji si kwa na Elaija aghaghi ibu uzọ bia?

MATIU 17 IGBOB

MATIU 17:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya sị, “Gịnị mere ndị ozizi iwu ji na-ekwu na Ịlaịja aghaghị ibu ụzọ bịa?”

MATIU 17 BIU