MATIU 17:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 17:1 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ubọchi isi gasiri Jisus chiri Pita, na Jemes, na Jọn nwa-nne-ya, tiyere Onwe-ya, O kuru ha rigo n'ugwu di elu we pua iche
Kekọrịta
MATIU 17 IGBOBMATIU 17:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jisọs kpọọrọ Pita, na Jemis na Jọn nwanne ya, rigoro nʼugwu dị elu ebe naanị ha nọdụrụ.
Kekọrịta
MATIU 17 BIU