Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 16:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 16:5 IGBOB (Bible Nso)

Ndi nēso uzọ-Ya we bia n'ofè ọzọ, chezọ kwa iji ob͕e achicha.

Kekọrịta
MATIU 16 IGBOB

MATIU 16:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha gafesịrị nʼofe ọzọ, ndị na-eso ụzọ ya chetara na ha ejighị achịcha ọbụla.

Kekọrịta
MATIU 16 BIU