MATIU 16:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 16:28 IGBOB (Bible Nso)
N'ezie asim unu, Ufọdu di n'etiti ndi guzoro n'ebe a, ndi nāgaghi-edetu ọnwu ire ma-ọli rue mb͕e ha gāhu Nwa nke madu ka Ọ nābia n'ala-eze-Ya.
Kesaa
MATIU 16 IGBOBMATIU 16:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼezie asị m unu, ụfọdụ nʼime ndị guzo nʼebe, agaghị edetụ ọnwụ ire, tụpụ ha ahụ Nwa nke Mmadụ ka ọ na-abịa nʼalaeze ya.”
Kesaa
MATIU 16 BIU