MATIU 16:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 16:20 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu Ọ dọrọ ndi nēso uzọ-Ya aka na nti ka ha ghara igwa onye ọ bula na Ya onwe-ya bu Kraist ahu.
Kekọrịta
MATIU 16 IGBOBMATIU 16:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, o nyere ndị na-eso ụzọ ya iwu ka ha ghara ime ka onye ọbụla mata na ya bụ Kraịst ahụ.
Kekọrịta
MATIU 16 BIU