Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 16:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 16:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma Ọ zara, si ha, Mb͕e o ruru anyasi, unu nāsi, Iru elu-igwe gādi nma: n'ihi na elu-igwe nācha uhie uhie.

Kekọrịta
MATIU 16 IGBOB

MATIU 16:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ zara ha, “Mgbe o ruru anyasị unu na-asị, ‘Ihu eluigwe ga-adị mma nʼihi na ọ na-acha uhie uhie.’

Kekọrịta
MATIU 16 BIU