MATIU 16:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 16:14 IGBOB (Bible Nso)
Ha we si, Ufọdu si, Jọn Baptist; ma ndi ọzọ si, Elaija: ma ibe-ha si, Jeremaia, ma-ọbu otù nime ndi-amuma.
Kekọrịta
MATIU 16 IGBOBMATIU 16:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zara ya sị, “Ụfọdụ na-asị na ị bụ Jọn omee baptizim, ụfọdụ na-asị na ị bụ Ịlaịja, ndị ọzọ na-asịkwa na ị bụ Jeremaya, maọbụ otu nʼime ndị amụma.”
Kekọrịta
MATIU 16 BIU