Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 16:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 16:12 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ka ha ghọtara na Ọ sighi ha nēze ihe nēko ob͕e achicha, kama ka ha nēze ozizí ndi-Farisi na ndi-Sadusi.

Kekọrịta
MATIU 16 IGBOB

MATIU 16:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ ka ha ghọtara na ihe ọ na-akọwara ha abụghị ihe banyere ihe na-eko achịcha nke a na-ata ata, kama ọ bụ ihe banyere ozizi ndị Farisii na ndị Sadusii.

Kekọrịta
MATIU 16 BIU