MATIU 15:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 15:8 IGBOB (Bible Nso)
Ndi nka nāsọpurum n'eb͕ub͕ere-ọnu-ha; Ma obi-ha di anya n'ebe M'nọ.
Kekọrịta
MATIU 15 IGBOBMATIU 15:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m, ma obi ha dị anya nʼebe m nọ.
Kekọrịta
MATIU 15 BIU