Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 15:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 15:6 IGBOB (Bible Nso)

ọ gaghi-asọpuru nna-ya ma-ọbu nne-ya ma-ọli. Unu nēme kwa okwu Chineke ka ọ buru ihe-efu n'ihi ozizí enyere unu n'aka idebe.

Kekọrịta
MATIU 15 IGBOB

MATIU 15:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi ya, ha agaghị eji ya asọpụrụ nna ha maọbụ nne ha. Nʼụzọ dị otu a, unu na-eme ka okwu Chineke bụrụ ihe efu nʼihi omenaala unu.

Kekọrịta
MATIU 15 BIU