MATIU 15:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 15:29 IGBOB (Bible Nso)
Jisus we si n'ebe ahu pua bia n'usọ osimiri Galili; O we rigo n'ugwu ahu, we nọdu n'ebe ahu.
MATIU 15:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs hapụrụ ebe ahụ lọghachi nʼakụkụ osimiri Galili. Ọ rịgooro nʼelu ugwu nọdụ ala.