MATIU 14:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 14:7 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi ya o were iṅu-iyi kwe nkwa inye ya ihe ọ bula ọ gāriọ.
Kekọrịta
MATIU 14 IGBOBMATIU 14:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a mere o ji ṅụọ iyi kwee nkwa inye ya ihe ọbụla ọ rịọrọ.
Kekọrịta
MATIU 14 BIU