MATIU 14:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 14:6 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ncheta ọmumu Herod ruru, nwa-nwanyi Herodias tere egwú n'etiti, o we tọ Herod utọ.
Kekọrịta
MATIU 14 IGBOBMATIU 14:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe a na-eme mmemme icheta ọmụmụ Herọd, ada Herodịas tere egwu nʼihu Herọd, na nʼihu ndị ọbịa bịara nʼụbọchị ahụ. Obi tọrọ Herọd ụtọ nke ukwuu.
Kekọrịta
MATIU 14 BIU