MATIU 14:36 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 14:36 IGBOB (Bible Nso)
ha nāriọ kwa Ya ka ha metu ọnu-ọnu uwe-Ya aka, nání ya: ewe zọputa ha, ka ha ra, bú ndi meturu Ya aka.
Kekọrịta
MATIU 14 IGBOBMATIU 14:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha rịọrọ ya ka o kwenye ka ha metụ ọ bụladị ọnụ uwe ya aka. Ndị niile metụrụ ya aka ka a gwọrọ.
Kekọrịta
MATIU 14 BIU