Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 14:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 14:3 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Herod jidereri Jọn, we ke ya ab͕u, tiye ya n'ulo-nkpọrọ n'ihi Herodias, nwunye Filip nwa-nna-ya.

Kekọrịta
MATIU 14 IGBOB

MATIU 14:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na, Herọd jidere Jọn kee ya agbụ tinye ya nʼụlọ mkpọrọ, nʼihi Herodịas nwunye Filip nwanne ya nwoke.

Kekọrịta
MATIU 14 BIU