MATIU 14:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 14:29 IGBOB (Bible Nso)
Ọ si, Bia. Pita we si n'ub͕ọ rida, je ije n'elu miri ahu, ijekuru Jisus.
Kekọrịta
MATIU 14 IGBOBMATIU 14:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ya, “Bịa!” Pita sitere nʼụgbọ ahụ pụta, bido ịga ije nʼelu mmiri ijekwuru Jisọs.
Kekọrịta
MATIU 14 BIU