Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 14:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 14:26 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru Ya ka Ọ nēje ije n'elu oké osimiri, obi we lọ ha miri, ha si, Ọ bu mọ; ha we tie nkpu site n'egwù.

Kekọrịta
MATIU 14 IGBOB

MATIU 14:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ya ka ọ na-aga ije nʼelu osimiri ahụ, obi lọrọ ha mmiri, ha sị, “Ọ bụkwanụ mmụọ o!” Ha tiri mkpu nʼihi egwu.

Kekọrịta
MATIU 14 BIU