Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 14:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 14:22 IGBOB (Bible Nso)

Ngwa ngwa O we rugide ndi nēso uzọ-Ya ka ha ba n'ub͕ọ-ha, buru Ya uzọ gabiga n'ofè ọzọ, rue mb͕e Ya onwe-ya gēzilaga ìgwè madu nile.

MATIU 14:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe nke a gasịrị, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha banye nʼụgbọ malite ịgafe ofe ọzọ nke osimiri ahụ. Ma ya onwe ya nọdụrụ maka izilaga ndị mmadụ ahụ.