MATIU 14:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 14:21 IGBOB (Bible Nso)
Ma ndi riri ra ka nnù ndikom iri na nnù abua na ọgu iri, nāgughi ndinyom na umu-ntakiri.
MATIU 14:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị riri nri ahụ dị puku ụmụ nwoke ise, nʼagụnyeghị ụmụ nwanyị, na ụmụntakịrị.